Kaoutar Farkoussi
Ọdịdị
Kaoutar Farkoussi
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Morocco |
aha enyere | Kaoutar |
ụbọchị ọmụmụ ya | 19 Maachị 1996 |
Asụsụ obodo | Berber languages |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic, Berber languages |
ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu |
ụdị egwuregwu | egwuregwu |
Kaoutar Farkoussi (amụrụ na 19 ọnwa Machị, na afọ 1996) bụ onye Morocco na-agba ọsọ.
N'okporo ụzọ ahụ, ọ meriri nrite ọlaọcha na mita 5000 na afọ 2017 Jeux de la Francophonie, mechie nke isii na afọ 2017 Islamic Solidarity Games, wee merie nrite ọla edo na afọ 2018 Mediterranean Games.
N'èzí egwu ahụ, ọ meriri ihe nrite ọlaọcha na ngwakọta relay na afọ 2019 World Cross Country Championships.
Oge kachasị mma ya na mita 5000 bụ nkeji 15:48.73, nke o nwetara na ọnwa Julai, na afo 2018 na Rabat.
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]