Kaouther Ben Hania

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kaouther Ben Hania
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịTunisia Dezie
aha n'asụsụ obodoكوثر بن هنية Dezie
Aha enyereKaouther Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya27 Ọgọọst 1977 Dezie
Ebe ọmụmụSidi Bouzid Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye nhazi ndu ihe nkiri, onye nhazi ederede Dezie
ebe agụmakwụkwọLa Fémis Dezie

Kaouther Ben Hania (amụrụ n'afọ 1977) bụ onye nduzi ihe nkiri nke Tunisia.[1] Beauty and the Dogs (2017), ihe nkiri ya a ma ama, bu nke ahọpụtara dị ka ntinye Tunisian maka Best Foreign Language Film na 91st Academy Awards.[2][3][4] A họpụtara ihe nkiri ya nke afọ 2020 The Man Who Sold His Skin maka Best International Feature Film na 93rd Academy Awards .[5]

Akụkọ ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Kaouther Ben Hania na Sidi Bouzid . Ọ gụrụ akwụkwọ na Ecole des Arts et du Cinéma (EDAC) na Tunisia, mgbe ahụ ọ gụrụ akwụkwọ Na La Fémis na Sorbonne na Paris.[6]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

  • Mụ onwe m, nwanne m nwanyị na ihe ahụ, 2006
  • Ndị Imam na-aga akwụkwọ, 2010[7]
  • Yed Ellouh (Aka osisi), 2013[8]
  • Challat nke Tunis, 2013[9]
  • Zaineb Takrahou Ethelj (Zaineb kpọrọ snow asị), 2016[10]
  • La Belle et la Meute (Beauty and the Dogs), 2017
  • Sheikh's Watermelons (ihe nkiri dị mkpirikpi), 2018[11]
  • Nwoke rere akpụkpọ ahụ ya, 2020

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. "The filmmaker and scriptwriter Kaouther Ben Hania joins the international jury", Clermont Film Festival. Retrieved on February 8, 2018.
  2. "Cannes: Tunisian Director Kaouther Ben Hania on Her First Feature Film ‘Beauty and the Dogs’", Variety Magazine, May 25, 2018.
  3. Neila (16 September 2018). Oscars 2019 – Le film «La belle et la meute» de Kaouther Ben Hania représentera la Tunisie à la présélection. Tunis Webdo. Retrieved on 16 September 2018.
  4. Kozlov (19 September 2018). Oscars: Tunisia Selects 'Beauty and the Dogs' for Foreign-Language Category. The Hollywood Reporter. Retrieved on 19 September 2018.
  5. Kaouther Ben Hania, historic Oscar nomination for Tunisia - Culture. ANSAMed (March 16, 2021). Archived from the original on May 6, 2021. Retrieved on June 23, 2022.
  6. Kaouther Ben Hania, africanfilmny.org.
  7. Adams. Imams Go To School. Screen.
  8. 2014 NY African Film Festival Begins Today, Runs (May 7 – May 13) (May 7, 2014).
  9. 'Challat of Tunis': Cannes Review. The Hollywood Reporter (May 15, 2014).
  10. Goodfellow2016-11-07T11:03:00+00:00. 'Zaineb Hates The Snow' triumphs at Carthage Film Festival. Screen.
  11. Shackleton2018-09-29T12:36:00+01:00. 'A Land Imagined' takes top award at El Gouna Film Festival. Screen.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]