Karim Oumarou
Ọdịdị
Karim Oumarou
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Aha enyere | Karim |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 7 Jenụwarị 1985 |
| Ebe ọmụmụ | Niamey |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Sahel Sporting Club, Ndị otu bọọlụ mba Niger |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
Karim Oumarou (bu onye amụrụ na 7 Jenụwarị 1985) bụ onye egwuregwu bọọlụ Niger. Ọ gbara bọọlụ maka otu egwuregwu bọọlụ mba Niger n'oge 2010 FIFA World Cup qualification, na-enye goolu nke ya megide Benin.[1] Ọ bụ onye isi ndị Sahel SC ugbu a nke na-egwu na Niger Premier League . A maara ya dị ka onye na-agbachitere ọtụtụ ihe, na-enwe ike ịbanye n'ọnọdụ ọ bụla n'ofe azụ 4, yana ịbụ winger bara uru.[2]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ BBC SPORT - Football - African - Angola held by Cranes in Luanda. Retrieved on 28 October 2016.
- ↑ Facebook. Retrieved on 28 October 2016.