Kate Addo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kate Addo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya1972 Dezie
Ebe ọmụmụAccra Dezie
Ọrụ ọ na-arụoko akuko ihe onyonyo, Onye ntaakụkọ Dezie
ebe agụmakwụkwọGhana Institute of Journalism, University of Leeds Dezie

Kate Addo (amụrụ na 23 Julaị 1972) bụ onye nta akụkọ Ghana, onye mgbasa ozi n,ihu oha na onye na-ahụ maka mmekọrịta ọha na eze. Ugbu a, ọ bụ onye isi na-ahụ maka ihe gbasara ọha na eze nke nzuko omeiwu nke Ghana.[1][2]

Kate addo bu nwa William Schovel Addo na Juliana Ahimah Aryee, ha abụọ bu ndị Greater Accra Region na Ghana. Ọ gara Ebenezer Senior High School n'afọ 1985, nweta asambodo ọkwa nkịtị n'afọ 1990. Ọ gara Accra High School maka asambodo ọkwa ya n'afọ 1992. Ọ garanihu ịgụ akwụkwọ na Ghana Institute of Journalism n'afọ 1996 ebe ọ nwetara diplọma nke Journalism, na 2003, na Mahadum nke Leeds, ọ nwetara MA na International Communication.[3] N'afọ 2010, ọ nwetakwara Master of Public Administration (MPA) na Ghana Institute of Management and Public Administration, na 2016, nzere LLB na Ghana Institute of Management and Public Administration.

Kate Addo lụrụ di ma nwee ụmụ abụọ. Ọ tọrọ ntọala Duo Concept Foundation, nke na-akwado ụmụaka sitere na obodo ndị na-enweghị ihe ọ bụla.[4]

  1. Efforts ongoing to demystify Parliament – Kate Addo (en). GhanaWeb (2019-03-16). Retrieved on 2021-05-19.
  2. Kate Addo showers praise on staff as he retires from Parliamentary Service (en). GhanaWeb (1970-01-01). Archived from the original on 2022-03-23. Retrieved on 2022-03-23.
  3. GIJ Alumna Returns To Mentor Current Students (en). Modern Ghana. Retrieved on 2021-05-19.
  4. Starrfm.com.gh (2021-04-06). Orphanage Homes should be safe haven for children – Duo Concept appeals (en-US). Starr Fm. Retrieved on 2021-05-19.