Jump to content

Kathleen Tacchi-Morris

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kathleen Tacchi-Morris
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereKathleen Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya24 Jenụwarị 1899 Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya12 Mee 1993 Dezie
Ọrụ ọ na-arụpeace activist Dezie

Kathleen Tacchi-Morris (Amụrụ n'ụbọchị 24 Jenụwarị 1899 ruo ụbọchị 12 Mee 1993) bụ onye guzobere Women for World Disarmament (WFWD).[1] Tacchi-Morris bụkwa onye na-agba egwú nke pụtara n'ọtụtụ ihe nkiri na-adịghị ekwu okwu, gụnyere Men Are Not Gods (1936).[2] Nna ya bụ onye mepụtara Percy George Tacchi.[3]

A mụrụ Kathleen n'ụbọchị 24 Jenụwarị 1899 Johannesburg, South Africa ma nwụọ na North Curry, Somerset n'ụbọchị 12 Mee 1993.[4] N'oge na-adịghị anya mgbe amuchara ya, ya na ezinụlọ ya laghachiri England.

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. David Lyon (1994). The Electronic Eye: The Rise of Surveillance Society. University of Minnesota Press, 115–. ISBN 978-0-8166-2515-4. Retrieved on 20 August 2013. “Kathleen Tacchi-Morris, discovered she was a GCHQ phonetap target, no doubt because in the 1950s she founded Women for World Disarmament. What is revealed in such cases is the routine From ...” 
  2. (1982) New Times. Newspaper "Trud,". Retrieved on 21 August 2013. “Kathleen Tacchi-Morris, a former ballerina who has injured her leg, devotes all her time and energy to the peace struggle, despite her physical handicap. The Founder President of the organization Women for World Disarmament, she and ...” 
  3. (1920) The Canadian Patent Office Record and Register of Copyrights and Trade Marks. Patent Office. Retrieved on 21 August 2013. 
  4. Kathleen Tacchi-Morris. Tacchi Morris. Archived from the original on 2013-12-06. Retrieved on 2013-08-21.