Kathrin Goeken
Ọdịdị
Kathrin Geoken (amuru ya na 24 December 1979) o bu onye Dutch Paralympic cyclist nwere Anya nsogbu. O nọchitere Anya Netherlands na 2012 Summer Paralympics nke emere na London nke di na United Kingdom, o nwetere otu medal ola ocha na otu medal bronze Maka Meri omeriri.[1]
Ya na onye nlekota ya bu Kim van Dijk, o nwetere medal ola ocha na bronze na Meri omeriri na women's road time trial B.[1][2]
N'afọ 2012, ọ nwetakwara ihe ịchọ mma Order of Orange-Nassau . [3]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 Kathrin Goeken. paralympic.org."Kathrin Goeken". paralympic.org.
- ↑ "Twee keer brons Nederland op Paralympics", NU.nl, 8 September 2012. Retrieved on 18 December 2019. (in Dutch)
- ↑ "Gouden paralympiërs geridderd bij huldiging", NU.nl, 11 September 2012. Retrieved on 18 December 2019. (in Dutch)