Kazimierz Szczerba
Ọdịdị
Kazimierz Szczerba
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Poland |
| Aha n'asụsụ obodo | Kazimierz Wiesław Szczerba |
| Aha enyere | Kazimierz, Wiesław |
| Aha ezinụlọ ya | Szczerba |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 4 Maachị 1954 |
| Ebe ọmụmụ | Ciężkowice |
| Nwa | Michał Szczerba |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Polski |
| Ọrụ ọ na-arụ | boxer |
| Ọkwá o ji | council member |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Hutnik Nowa Huta |
| Ụdị egwuregwu | boxing |
| So na | 1980 Summer Olympics, 1976 Summer Olympics, 1975 European Amateur Boxing Championships, 1979 European Amateur Boxing Championships, 1981 European Amateur Boxing Championships |
Szozerba in 1981 | ||
| Medal record | ||
|---|---|---|
| Men's Boxing | ||
| 1976 Montreal | Light Welterweight | |
| 1980 Moscow | Welterweight
Templeeti:MedalBottomKazimierz Wiesław Szczerba (amụrụ na 4 Machị afọ 1954 na Ciężkowice) bụ onye Obodo Poland bụbu onye na-akụ ọkpọ nke meriri ihe nrite ọla nchara nke Light Welterweight na afọ 1976 Summer Olympics na ihe nrite bronze nke Welterweight.[1] N'afọ 1976, Szczerba meriri onye mmeri ọla edo Sugar Ray Leonard nke mba United States. N'afọ 1980, John Mugabi nke Uganda meriri ya na ọkara ikpeazụ.
Edensibia | |