Keith Harper (onye ọka iwu)
Ọdịdị
Keith Michael Harper bu onye ọka iwu America na onye nnọchite anya mba ọzọ bu onye American mbụ natara ọkwa onye nnọchiteanya US.[1][2] Ọ bu onye otu Cherokee Nation nke Oklahoma ma dị ka onye ọka iwu a maara ya maka ịrụ ọrụ maka ndị American Indian.[3] Ọ bu site na June 2014 ruo ọnwa Jenụwarị 2017, onye nnọchiteanya anya US na United Nations Human Rights Council na Geneva.[4]
Ọ bu ezie na ọ bu onye otu Cherokee Nation nke Oklahoma, Harper e toliteghị na Oklahoma, n'ihi na nna ya nọ n'ọrụ agha ma ziga ebe ọzọ.[3] Ndị nna nna Harper gụnyere David Rowe, onye enyemaka onye isi nke mba Cherokee bu onye a họpụtara dị ka onye ọka ikpe nke Northern Judicial Circuit n'oge na-adịghị anya mgbe Agha Obodo gasịrị.[5]
Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "NCAI Congratulates Keith Harper On His Confirmation To Serve as US Representative to the UN Human Rights Council", National Congress of American Indians, June 3, 2014.
- ↑ "Cherokee Citizen Keith Harper Named US Representative to UN Human Rights Council", Native News Online, June 4, 2014. Retrieved on June 7, 2014.
- ↑ 3.0 3.1 Alumnus/Alumna of the Month: Keith Harper '94. New York University School of Law. Retrieved on June 5, 2014.
- ↑ Archives: Ambassador Keith Harper, U.S. Permanent Representative to the UN Human Rights Council (June 2014 – January 2017). United States Mission to the United Nations and Other International Organizations in Geneva. Archived from the original on May 17, 2021. Retrieved on April 8, 2017.
- ↑ Echohawk. "Native American lawyer would be stellar pick as judge", Tulsa World, June 12, 2010, p. A21.