Kekefia
Ọdịdị
Kekefia bụ nri dị n'akụkụ nke ndịda ọwụwa anyanwụ nke Naịjirịa, nri ahụ na-ewu ewu n'etiti ndị mmadụ nọ na steeti Bayelsa.[1]
Plantain bụ isi ihe eji eme nri a, ndị ọzọ gụnyere ose, alibasa, anyiya na-esi ísì ụtọ, mmanụ nkwụ na nnu.[2]
Nri ndị ọzọ
[dezie | dezie ebe o si]A na-enye Kekefia na ofe nwere anụ ma ọ bụ azụ.[3]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Food security in Bayelsa state". ResearchGate.
- ↑ "Exploring The Cultural Taste Buds Of Nigeria". The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (in Bekee ndị America). 2020-08-16. Archived from the original on 2022-06-29. Retrieved 2022-06-30.
- ↑ Funmilayo-odede (2022-04-28). "Tasting Bayelsa: How to make delicious kekefia". Pulse Nigeria (in Bekee). Retrieved 2022-06-30.