Kento Jini
Ọdịdị
Lua error in package.lua at line 80: module 'Module:Yesno' not found.
Kento Jini bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India si Arunachal Pradesh nke Bharatiya Janata Party. Ọ bụ onye otu nzuko omebe iwu na ọgbakọ omebe iwu nke Arunachal Pradesh nke iri na otu. Ọ meriri onye ndoro-ndoro PPA Jarkar Gamlin, na-enweta vootu 7380. [1][2]
Mmụta
[dezie | dezie ebe o si]Ọ gụsịrị akwụkwọ na LLB na Mahadum Iwu, Mahadum Gauhati na 2000.[3]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Along East Assembly Election Results 2024: Along East Arunachal Pradesh Elections Poll Result Winner. The Times of India (2024-06-02). Retrieved on 2024-06-02.
- ↑ Along East, Arunachal Pradesh Assembly Election Results 2024 Live Updates. India Today (2024-06-02). Retrieved on 2024-06-02.
- ↑ Kento Jini(Bharatiya Janata Party(BJP)):Constituency- ALONG EAST (ST)(WEST SIANG) - Affidavit Information of Candidate. www.myneta.info. Retrieved on 2024-06-03.