Kenza Allaoui
Ọdịdị
Kenza Allaoui
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | France |
aha enyere | Kenza |
aha ezinụlọ ya | Allaoui |
ụbọchị ọmụmụ ya | 2 Novemba 1999 |
Ebe ọmụmụ | Vitry-sur-Seine |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Kenza Allaoui (amụrụ n'ụbọchị nke abụọ n'ọnwa Nọvemba n'afọ 1999) bụ onye Morocco a mụrụ na France nke na agba bọọlụ dị ka onye na agba ọsọ n'etiti etiti maka otu egwuregwu Féminine nke Nkewa 2 VGA Saint-Maur na otu ụmụ nwanyị nke Morocco.
Oge ọ malitere
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Allaoui na Vitry-sur-Seine .
Ọrụ klọb
[dezie | dezie ebe o si]Allaoui agbaala bọọlụ maka US Orléans, Troyes AC na Saint Maur na France.
Ọrụ mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si]Allaoui mere nke mbụ ya na Morocco na 30 Nọvemba 2020.[1]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta nke ụmụ nwanyị Morocco na-agba bọọlụ mba ụwa
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Duret. "Amicaux - Double succès du BRESIL et du GHANA, les USA battent les PAYS-BAS, la ZAMBIE victorieuse au CHILI", Footofeminin.fr, 3 December 2020. Retrieved on 19 May 2021. (in fr)