Kerry Lee

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kerry Lee
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereKerry Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya15 Novemba 1989 Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, onye na-emeputa ihe ndeko, odee egwu Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2009 Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
Kerry Lee
Born (1989-11-15) November 15, 1989 (age 32)
Origin South Africa
Genres Afrikaans / English Modern & Traditional Country
Occupation(s) Singer
Years active 2009–present
Labels Independent
Website www.kerrylee.co.za

Kerry Lee bụ onye na-agụ egwu nke Afrikaans nke nwere ụda Modern Country.[1][2][3][4]

A mụrụ Lee n'abalị iri na ise nke ọnwa Nọvemba afọ 1989 na Durban. E wepụtara abọm mbụ ya "Vou Jou Arms Om My" nke Anton Botha dekọrọ n'afọ 2010.

N'afọ 2009, ọ gụrụ egwu nke isiokwu gbasara "Love & Mortar" na DSTV channel 182, nke egwu isiokwu ya bụ "Street Rods Africa" n'afọ 2010 sochiri.

N'afọ 2012, Lee wepụtara egwu ọhụrụ "Met Ringe en Woorde". Egwu a kporo ọkụ na ụlọ ọrụ redio na South Africa.

N'afọ 2013, Lee na Hugo Ludik, onye guzobere otu South Africa ADAM na onye nduzi nke Muse Productions, wepụtara egwu abụọ bụ "Shut Up en Soen My" & "Kaalvoet Boerseun".

Lee na ndị na-ede egwu Vaughn Gardiner na Roux Cloete wepụtara abọm "Dans in die Reën".

Ihe nrite na nkwanye ùgwù[dezie | dezie ebe o si]

A họpụtara Lee maka Ghoema Music Awards abụọ n'afọ 2017: Best Country Album, na Publi'cs Favourite Female Artist.

Discografị[dezie | dezie ebe o si]

  • Vou Jou Arms Om My, 2010
  • Dans in die Reën, 2016

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]