Keteke
Ọdịdị
Keteke ( Akan : Train ) bụ ihe nkiri na-atọ ọchị Ghana 2017 nke Peter Sedufia dere, duziri ma mepụta ya.
Atụmatụ
[dezie | dezie ebe o si]Edebere ihe nkiri a na 1980, mgbe Atswei di ime ( Lydia Forson ) na di ya Boi ( Adjetey Anang ) na-agbalị iru obodo Atswei ka o nwee ike ịmụ nwa. Naanị ebe ụgbọ njem a ga enweta bụ naanị ụgbọ oloko nke hapụrụ ha, wee mee ha ịchọ ụgbọ njem ọzọ ga-ebuga ha na njem na-enweghị atụmatụ site na ime obodo Ghana. [1] [2] [3]
Ihe nrite
[dezie | dezie ebe o si]Keteke nọchitere Ghana na mmemme Khouribja Africa na Morocco, Disemba 2018 [4] ebe ọ natara onyinye nturu ugo Jury Special Mention Prize. [5]
Nkedo
[dezie | dezie ebe o si]- Edwin Acquah
- Fred Nii Amugi
- Adjetey Anang
- Lydia Forson
- Jeneral Ntatia
- Edmund Onyame
- Joseph Otsi
- Raymond Sarfo
- Clemento Suarez
Nsidee
[dezie | dezie ebe o si]
- ↑ Keteke: Shaping Ghanaian Film Excellence. www.thenewblackmagazine.com. Archived from the original on 2020-08-11. Retrieved on 2019-01-14.
- ↑ Keteke to be premiered on March 4 (en). www.ghanaweb.com. Archived from the original on 2019-04-23. Retrieved on 2018-11-15.
- ↑ 'Keteke', the movie, was solid (en). www.ghanaweb.com. Archived from the original on 2019-04-23. Retrieved on 2018-11-15.
- ↑ :: CENTRE CINEMATOGRAPHIQUE MAROCAIN ::. www.ccm.ma. Retrieved on 2018-12-15.
- ↑ Editor. Peter Sedufia, Lydia Forson & the 'KETEKE' family take home the JURY SPECIAL MENTION prize at the KHOURIBJA AFRICA FILM FESTIVAL in Morocco…see all the photos (en-US). Ytainment Arena. Retrieved on 2019-01-14.