Ketepa
Ọdịdị
Ketepa bụ ụdị tii na Kenya.
Aha ahụ sitere na Kenya Tea Packers.[1] Ketepa bụ ụlọ ọrụ tii kachasị na Kenya, ọ na-eme tii kemgbe 1978, ma nwee isi ụlọ ọrụ ya na Kericho mana iwu nyere Ketepa ikike mbupụ bụ naanị n'afọ 1992..[2]
Otu mkpọsa mgbasa ozi na-achọ ịgbanwe "oge tii" ka ọ bụrụ "oge Ketepa".[3]
Ketepa meriri Superbrands East Africa award n'afọ 2007.[2]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Ketepa. Retrieved on 2011-09-16.
- 1 2 The Company. Ketepa. Archived from the original on 2011-10-18. Retrieved on 2011-09-16.
- ↑ Corporate campaign for the largest tea company in Kenya.. Archived from the original on 2012-04-02. Retrieved on 2011-09-16.