Kgopedi Lilokoe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kgopedi Lilokoe
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ntaakụkọ Dezie

Kgopedi Oa Namane Lilokoe bụ onye ama ama na redio South Africa si Tembisa . Ọ bụ ya na-ahụbu maka Midday News na Africa Watch na ụlọ ọrụ redio azụmahịa kachasị ukwuu na South Africa, Metro FM.[1][2] Ọ kwadokwara Africa Digest, mmemme ihe omume kwa ụbọchị nke na-ebido site na elekere ise nke uhuruchi,wee ruo na elekere asato na Channel Africa Radio. Na June 2016, a mara ọkwa ya dị ka onye ga- akwado 12th Africa Movie Academy Awards.[3]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Bubalwa Shota. "MetroFM reader ties knot in cozy traditional wedding", Sunday World, 9 March 2015. Retrieved on 7 June 2016.
  2. "Metro FM launched awards in style - PHOTOS", The Sowetan, 5 October 2011. Retrieved on 7 June 2016.
  3. Amara Esinna. "Mike Ezuruonye, Chris Attoh And Kgopedi Lilokoe To Host 2016 AMAA", The Guardian, 6 June 2016. Retrieved on 7 June 2016.