Kirikiri tanker explosion
Ọdịdị
Kirikiri tanker explosion
mba/obodo | Naijiria |
---|
Mgbawa tankị Kirikiri bụ mgbawa tankị nke mere na Kirikiri, Apapa, nnukwu ọdụ ụgbọ mmiri nke obodo Lagos State, Nigeria, nke dị n'ebe ọdịda anyanwụ Lagos Island.[1]
Ihe mere
[dezie | dezie ebe o si]A kọrọ na ihe omume ahụ mere na 7 Jenụwarị 2014 mgbe tankị bu ihe dị ka lita pụkụ ịrị atọ na atọ nke mmanụ ụgbọala kụrụ n'ụgbọala ndị a kwụsịrị.[2] Mgbasa mmanụ ụgbọala ahụ kpatara mgbawa nke gburu ihe dị ka mmadụ iri na ise, na-ahapụ ọtụtụ ndị ọzọ merụrụ ahụ nke ukwuu.[3] Ụlọ akụ Sterling metụtara, otu Automated Teller Machine, ụgbọala ịrị na otu na ụlọ ahịa ịrị isii gbara ọkụ.[4] Onye na-ekwuchitere National Emergency Management Agency nke South-West Zone, Ibrahim Farinloye kwupụtara ihe merenụ.[5]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Mgbawa nke tankị Alakija
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Kirikiri town residents cry out its hell living here. Vanguard News. Retrieved on 3 April 2015.
- ↑ Lagos tanker fire burns 15 to death. The Punch - Nigeria's Most Widely Read Newspaper. Archived from the original on 2015-04-07.
- ↑ 15 burnt to death in Lagos tanker fire. Vanguard News.
- ↑ niyi. 15 Feared Dead In Lagos Tank Farm Explosion. INFORMATION NIGERIA.
- ↑ Explosion rocks Lagos oil tank farm. The Sun News. Archived from the original on 7 April 2015. Retrieved on 3 April 2015.