Klas nkwụsi ike nke Turner

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Klas nkwụsi ike nke Turner ma ọ bụ akara nkwụsi elu nke Turner bụ nhazi nke nkwụsi Ike ikuku n'ime ógè dabere na nha nke ọsọ ikuku na radieshon anyanwụ. Klas dị site na otu (nké kachasị sie ike) ruo asaa (nké kachasị kwụsie ike). D. B. Turner chepụtara usoro klas nkwụsi ike nke Turner dị ka mgbanwe nke usoro klas nkwụsị Pasquill.[1]

A na-eji tebụl na-esonụ chọpụta klas nkwụsi ike Turner màkà ọsọ ifufe enyéré na radieshon anyanwụ:

Ịchọpụta klas nkwụsi ike nke Turner chọrọ ibu ụzọ gbakọọ net radiation index dịka usoro akọwapụtara na Turner (1961) na Turner (1964).
Klas nke Turner Stability[2]
Ụzọ ifufe (nọkpụ)



Net radiation index
4 3 2 1 0 -1 -2
0, 1 1 1 2 3 4 6 7
2, 3 1 2 2 3 4 6 7
4, 5 1 2 3 4 4 5 6
6 2 2 3 4 4 5 6
7 2 2 3 4 4 4 5
8, 9 2 3 3 4 4 4 5
10 3 3 4 4 4 4 5
11 3 3 4 4 4 4 4
≥ 12 3 4 4 4 4 4 4

A na-ekpebi akara radiation site ná ịgbaso usoro (lee eserese) nké na-eburu n'uche mkpuchi igwe ojii, ịdị elu elu elu, na ịdị elu anyanwụ.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Turner (1964). "A Diffusion Model for an Urban Area". Journal of Applied Meteorology 3 (1): 83–91. DOI:<0083:ADMFAU>2.0.CO;2 10.1175/1520-0450(1964)003<0083:ADMFAU>2.0.CO;2. Retrieved on July 10, 2021. 
  2. Turner (1961). "Relationships Between 24-Hour Mean Air Quality Measurements and Meteorological Factors in Nashville, Tennessee". Journal of the Air Pollution Control Association 11 (10): 483–489. DOI:10.1080/00022470.1961.10468029. PMID 13923192. Retrieved on 2021-07-10.