Klimaforum09

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Klimaforum09 Nkwupụta Nkwado nyefere COP15 18 12 2009
Ememe mmechi Klimaforum09.

Klimaforum09 - People's Climate Summit, nzukọ ihu igwe na-emeghe na nke ọzọ n'ọnwa Disemba afọ 2009, ihe dị ka mmadụ puku iri ise bịara.[1] Ndị na-ahụ màkà gbụrụ-gbúrụ ébé obibi sitere na mpaghara ụwa nke mgbanwe ihu igwe kacha emetụta gbakọtara na Copenhagen na Klimaforum09 na ndị isi dịka Vandana Shiva, ónyé guzobere Navdanya, Nnimmo Bassey, onyeisi óche nke Friends of the Earth International, na ónyé édémédé Naomi Klein.

E mèrè nkwupụta ndị mmadụ site na Klimaforum09 tupu na n'oge People's Climate Summit na-akpọ màkà "mgbanwe usoro - ọ bụghị mgbanwe ihu igwe" ma nyefee ya na Nzukọ nke iri na ise nke ndị otu United Nations Framework Convention on Climate Change n'ubochi irí na asatọ n'ọnwa Disemba.[2][3]

Klimaforum09 mèrè site n'ubochi asaá n'ọnwa Disemba ruo ụbọchị iri na asatọ n'ọnwa Disemba afọ 2009 na DGI-byen conference center, nso Copenhagen Central Station, dị ka ihe omume na-emeghe na nke ọzọ n'oge UNFCCC COP15. Nzukọ ahụ nwèrè arụmụka karịrị narị atọ, ihe ngosi, ihe nkiri, kọntaktị na egwuregwu bụ nke netwọk Klimaforum, netwọk sara mbara nke òtù ọha na eze, haziri ma mee site n'enyemaka nke ọtụtụ narị ndị ọrụ afọ ofufo.[4]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Copenhagen negotiators bicker and filibuster while the biosphere burns (en). the Guardian (2009-12-18). Retrieved on 2022-12-08.
  2. UNFCCC Webcast (18 December 2009). "15th Conference of the Parties (COP) 11th Conference of the Parties to the UNFCCC serving as the meeting of the Parties to the Kyoto Protocol (CMP),Copenhagen/Denmark, 18 December 2009, Statements from observer organizations [COP agenda item 10 and CMP agenda item 16"]. UNFCCC. https://web.archive.org/web/20110714074729/http://cop15.meta-fusion.com/kongresse/cop15/templ/play.php?id_kongressmain=1&theme=unfccc&id_kongresssession=2745. Retrieved 18 December 2009.
  3. Foreningen Civilsamfundets Klimaforum (12 December 2009). "A People's Declaration - System change - not climate change". Foreningen Civilsamfundets Klimaforum. https://web.archive.org/web/20151016131351/http://klimaforum.org/declaration_english.pdf. Retrieved 12 December 2009.
  4. Foreningen Civilsamfundets Klimaforum (3 March 2010). "Klimaforum09 - Evaluation Report". Foreningen Civilsamfundets Klimaforum. https://web.archive.org/web/20150910101326/http://klimaforum.org/Evaluation_Report_Klimaforum09_090310.pdf. Retrieved 3 March 2010.