Kobine

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Kobine bụ ịgba egwú ọdịnala na emume pụrụ iche maka ndị Lawra nke ugwu ọdịda anyanwụ Ghana. A na-akpọkwa ha agbụrụ Dagaaba.[1] A na-eme emume ịgba egwú na emume a kpọrọ aha ya na Septemba na Ọktoba iji gosipụta njedebe nke owuwe ihe ubi na-aga nke ọma.

Ememme[dezie | dezie ebe o si]

A na-eme ememme Kobine iji kelee chi na ndị nna nna maka oke owuwe ihe ubi n'ihi ya, a maara ya dị ka ememme owuwe ihe ubi na ememe ezinụlọ. N'oge a, ndị òtù obodo bụ ndị mere njem ma ọ bụ biri na mpaghara ndị ọzọ na-adịghị anya, Lawra na-alaghachikarị n'ụlọ iji jikọta ezinụlọ ha ma mee ememe.

  1. Kobine Festival , 2021 - GWS Online GH. GWS Online GH - Ghana Web Solutions Online. Retrieved on 2021-05-15.