Koobi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Koobi
Koobi
koobi e kechiri ekpuchi

Koobi bụ azụ a mịrị amị a' na-akpọ tilapia na Ghana. Azụ ahụ nwere ụtọ dị n'ime stews na ofe na nri dị ụtọ nke Ghana.[1][2][3][4] A na-eji ya akwadebe nri Ghana dị ka fufu, ofe, abrika na stew na nri ndị ọzọ nke Ghana.[5]

Nkwadebe[dezie | dezie ebe o si]

A na-edozi Koobi site na itinye tilapia ọhụrụ n'ime efere nwere nnu n'ime akpa azụ.[6] Jiri nnu kpuchie azụ ahụ ruo ụbọchị 3. Mgbe ụbọchị 3 gasịrị, wepụ ya ma kpọọ ya n'anwụ ruo ụbọchị 5 ma ọ bụ ruo mgbe mmiri niile ga-agwụ.

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

 

  • Nri ndị Ghana
  • Ndị Ghana
  • Chop bar bụ ụlọ oriri na ọṅụṅụ ọdịnala na Ghana, nke kachasị dị na Southern Ghana
  • Nri Ọdịda Anyanwụ Afrịka
  • Ndepụta nri ndị Afrịka
  • Nri

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. How to prepare "koobi" egg stew and roasted ripe plantain (en-US). www.pulse.com.gh (2016-04-18). Retrieved on 2019-06-21.
  2. Editor. One Dish Ghanaians have abandoned and Missing Out Its Health Benefits (en). Modern Ghana. Retrieved on 2019-06-21.
  3. To eat “Koobi” or not to eat (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 2019-06-21.
  4. The Tales of Abomu (Kontomire Leaves and Unripe Plantain) (en-US). GhOccasions (2018-08-28). Retrieved on 2019-06-21.
  5. Adam. 10 Traditional Ghanaian Dishes You Need To Try. Culture Trip. Retrieved on 2019-06-21.
  6. Formaldehyde In 'Koobi', Equally Insidious May Be 'Kau' (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 2019-06-21.

Àtụ:African cuisineCuisine ndị Africa