Kpor

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Kpor bụ obodo dị na Gokana, nke dị na Rivers State, Nigeria.[1]

Kpor na Mogho, Bomu, K-dere, na Bera nwere ókèala.[2]

Kpor bụ isi ụlọ ọrụ nke ime obodo Gokana, ọ dịkwa n'okpuru Rivers South East Senatorial District bịakwa nwee Barinaada Mpigi dịka onye bụ onye omeiwu na-anọchite anya District ya ugbu a.[3][4][5] Ha bụ ndị ọrụ ugbo na ndị ọkụ azụ[6]. Ha kwenyere na e nwere Chineke a na-akpọ Bari nke kere ụwa.[6] E nwere ụfọdụ ndị na-efe ofufe ọdịnala na emume nzuzo a na'akpọ aminikpo.[6]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Wike mocks Cole: You can't win election in Rivers even if conducted 25,000 times - P.M. News (en-US). Retrieved on 2023-04-27.
  2. Okonkwo (2023-04-04). Rivers guber: If you contest 25,000 times, you'll still lose, Wike tells Cole (en-GB). Tribune Online. Retrieved on 2023-04-27.
  3. E be like Nyesom Wike don really start the stomach infrastructure (en). Wazobia FM. Retrieved on 2023-04-27.
  4. Rivers South East Senatorial Zone / District. www.manpower.com.ng. Retrieved on 2023-04-30.
  5. Rivers South East Senatorial District (en). profilbaru.com. Retrieved on 2023-04-30.
  6. 6.0 6.1 6.2 Joshua Project: People Groups of the World | Joshua Project. joshuaproject.net. Retrieved on 2023-05-03.