Kposo language

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kposo
Ikpɔsɔ
Spoken in: Togo, Ghana 
Region: Volta Region
Total speakers: Àtụ:Sigfig
Language family: Nnijer–Kongo
 Atlantic–Congo
  Kwa
   Ka-Togo
    Kposo–Ahlo
     Kposo
Language codes
ISO 639-1: none
ISO 639-2:
ISO 639-3: kpo

Asụsụ Kposo, ma ọ bụ Ikposo, bụ asụsụ nke ndị Akposso, karịsịa na mpaghara Plateau nke mba Togo, n'ebe ọdịda anyanwụ nke Atakpamé, kamakwa n'ebe ọwụwa anyanwụ obodo Ghana. A na-ewere ya dị ka otu n'ime asụsụ ugwu Ghana, mana ọ nweghị usoro nke klas aha nke bụ ihe e ji mara asụsụ ndị ọzọ dị n'ìgwè ahụ.[1]

  1. M.E.Kropp Dakubu, The Languages of Ghana, Kegan Paul International, 1988.