Kriel
Ọdịdị
Kriel
akara ala | Kriel |
---|---|
asụsụ eji dee ọrụ | German |
usoro ederede | Latin script |
Igwe okwu Cologne | 475 |
Kriel bụ aha nna nke ndi Afrikaans. Ndị ama ama nwere aha nna gụnyere:
- Anneline Kriel, onye na-eme ihe nkiri na onye na-ese ihe na South Africa
- Ashley Kriel (1966-1987), onye na-eme ngagharị iwe na South Africa
- Hernus Kriel (1941 2015), onye isi ala mbụ nke mpaghara Western Cape
- James Kriel, (1942-2016) bụbu onye isi ndị agha ụgbọelu South Africa
- Jesse Kriel (amụrụ n'afọ 1994), onye egwuregwu rugby nke South Africa
- Marianne Kriel (amụrụ n'afọ 1971), onye bụbu onye na-egwu mmiri n'azụ na onye na-agba mmiri n'efu si South Africa
- Deejay Kriel (amụrụ n'afọ 1995), onye na-akụ ọkpọ na South Africa
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Kariel
- Kriel, Mpumalanga, South Africa