Jump to content

Krishna Kalyani

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Krishna Kalyani (amụrụ 26 June 1979) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye nrụpụta ụlọ ọrụ India.[1] Ọ na-eje ozi ugbu a dị ka onye otu West Bengal Legislative Assembly si Raiganj constituency.[1][2]

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị

[dezie | dezie ebe o si]

Krishna Kalyani sonyeere Bharatiya Janata Party na 24 Jenụwarị 2021.[4] Ọ na-anọchite anya mpaghara Raiganj Vidhan Sabha nke ọ meriri na 2021 dị ka onye ndoro-ndoro ochichi Bharatiya Janata Party (BJP). O kwuputara arụkwaghịm ya na BJP na 1 October 2021 [5] wee sonye na All India Trinamool Congress na 27 October 2021.[6] Na Julaị 13, 2024, Kalyani meriri oche ọgbakọ omebe iwu site na Raiganj wee bụrụ onye omeiwu ọzọ..[2]

Ọrụ azụmahịa

[dezie | dezie ebe o si]

Krishna Kalyani bụ onye nwe Kalyani Solvex Ltd. Ụlọ ọrụ ya na-elekwasị anya na mmepụta mmanụ nri. O nwekwara ụlọ ngosi Royal Enfield na Raiganj na Kaliaganj.

  • West Bengal Legislative Assembly
  • 2021 West Bengal Legislative Assembly election

Ebem si dee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. রায়গঞ্জে জয়ী বিজেপি প্রার্থী কৃষ্ণ কল্যাণী, ভেঙে চুরমার একদা কংগ্রেস গড় (bn). Asianet News Network Pvt Ltd. Retrieved on 2021-05-09.
  2. 2.0 2.1 PTI. Assembly Bypolls | TMC candidate Krishna Kalyani wins West Bengal's Raiganj seat (en). Deccan Herald. Retrieved on 2024-07-13. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":0" defined multiple times with different content