Kroki
Ọdịdị
Kroki bụ biskit ọdịnaala Algeria na ihe pụrụ iche na nri ndi Obodo Algeria.[1][2]
Kroki bụ kuki nke ndi Algeria nke a na-eji ntụ ọka, shuga, àkwá, yisti, mmanụ maọbụ bọta eme ya ma jiri mmiri lemon zest, vanilla na mmiri oroma mee ya.[1][2]
Hụkwazi
[dezie | dezie ebe o si]• Nri nke Algeria