Gaa na ọdịnaya

Kudzanai-Violet Hwami

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kudzanai-Violet Hwami
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịZimbabwe Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1993 Dezie
Ebe ọmụmụGutu Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ese Dezie
Ụdị ọrụ yavirtual art Dezie
Ebe agụmakwụkwọWimbledon College of Art Dezie
Isi agụmakwụkwọfine arts Dezie
Ebe obibiObodoézè Nà Ofú, South Africa Dezie
Nwere ọrụ na mkpokọtaUAL Art Collection Dezie
Interested inmetaphysics, spirituality Dezie
Ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

Kudzanai-Violet Hwami nke (amụrụ n' afọ 1993) bụ onye na-ese ihe na mba Zimbabwe nke bi ma na-arụ ọrụ na mba ofesi London, England. Ọrụ ya na-enyocha mmekọrita-ahụ, agbụrụ na okike. [1] [2]

A mụrụ ya na Gutu, Zimbabwe, ebe ọ bi wee rue afọ iteghete.[3] Site n'afọ iteghete wee ruo n'afọ iri na asaa,ọ bi na mba South Afrika. N'afọ iri na asaa, ọ kwagara mba ofesi London, England.[3][2]

Agụnyere Hwami na Venice Biennale nke afọ 2019. [4] Na afọ 2020, ọ etinyere Hwami na akwụkwọ akụkọ Apollo "40 Under 40 Afrika". [5]

Ọrụ ya gụnyere na mkpokọta na-adịgide adịgide nke ebe ngosi nka Zeitz MOCAA, South Afrika. [6]

Ebemsibia

  1. Magazine (9 December 2020). Kudzanai-Violet Hwami’s modern-pop portraits frame gender, sexuality and race. Wallpaper*.
  2. 1 2 Kudzanai-Violet Hwami | Apollo 40 Under 40 Africa | In Focus. Apollo Magazine (28 September 2020).
  3. 1 2 Draper. Kudzanai-Violet Hwami - interview: ‘How I identify isn’t what pushes me to create. I create because I cannot do anything else’. www.studiointernational.com. Archived from the original on 2026-01-19. Retrieved on 2022-06-10.
  4. Russeth (19 February 2019). Zimbabwe Taps Four for 2019 Venice Biennale Pavilion. ARTnews.com.
  5. Kudzanai-Violet Hwami | Apollo 40 Under 40 Africa | In Focus. Apollo Magazine (28 September 2020). Retrieved on 19 December 2021.
  6. Kudzanai-Violet Hwami. Zeitz MOCAA.