Kulu Abdullahi Sifawa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kulu Abdullahi Sifawa
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Kulu Abdullahi Sifawa bụ onye kọmishọna na-ahụ maka ihe gbasara Ụmụ Nwaanyị ugbua na [1] Sokoto Steeti, Naijiria nke Gọvanọ Aminu Tambuwal họpụtara. [2]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Dị ka kọmishọna na-ahụ maka ihe gbasara ụmụnwaanyị nke Sokoto steeti, Sifawa kwadoro ka e kpee onye ọ bụla a hụrụ na ọ na-emetọ ụmụaka ma ọ bụ nwanyị ikpe. E nyere amụma a na nzukọ ndị nnọchi anya obodo, ndị ọchịchị ọdịnala, ndị nnọchi anya mgbasa ozi, na ụlọ ọrụ nchekwa. [3] Ka oge na-aga, e kpeziri ebubo mmetọ ụfọdụ na steeti ahụ. [4] Ọ gbakwara mbọ iji hazie onyinye ndụmọdụ na mmezi ụmụaka ndị a tụrụ mkpọrọ maka obere mmejọ. [5]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Gov. Tambuwal seeks Assembly's confirmation for 25 Commissioner nominees | Premium Times Nigeria (en-GB) (2018-10-18). Retrieved on 2020-11-16.
  2. Tambuwal assigns portfolios to 26 new commissioners (en-US). Punch Newspapers (3 November 2018). Retrieved on 2020-11-16.
  3. Sokoto Commissioner Advocates Prosecution For Women, Children Abusers (en-US). aljazirahnews (2020-07-22). Retrieved on 2020-11-16.
  4. Over 150 cases of abuse, others resolved in Sokoto (en-US). Latest Nigeria News, Nigerian Newspapers, Politics (2017-12-10). Retrieved on 2020-11-16.
  5. Visit to Sokoto Remand House (20 May 2016).