Kuramo Beach

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kuramo Beach
beach
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaLagos Dezie
nhazi ọnọdụ6°25′19″N 3°26′0″E Dezie
Map

Kuramo Beach bụ ụsọ osimiri ájá dị na Lagos, Naijiria, nke dị n'akụkụ ndịda nke Victoria Island, n'ebe ọwụwa anyanwụ nke Bar Beach na ndịda nke ọdọ mmiri Kuramo Waters.[1] Ọ bụ ebe ọtụtụ ụlọ obibi na ụlọ iwu na-akwadoghị, ụfọdụ n'ime ha na-eji maka ntụrụndụ egwu, ụlọ mmanya na ịgba akwụna.[2][3] N'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 2012, oke mmiri nke Oké Osimiri Atlantic wakporo Kuramo Beach, na-ebibi ụfọdụ n'ime ụlọ ndị a ma ma gbuo mmadụ iri na isii.[4] N'echi ya, ndị ọchịchị gọọmentị gbapụrụ n'ógbè ahụ, kwatuo ụlọ ndị fọdụrụnụ wee malite ịbawanye ájá.[2][5]

A na-ekwu na mwakpo oke osimiri a na-eme n'ọnwa Ọgọstụ ọ bụla n'ụsọ osimiri, ọ bụ ezie na n'afọ ndị gara aga ọ dịghị onye nwụrụ.[5]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. How Kuramo Beach came to be. The Nation (20 August 2012).
  2. 2.0 2.1 How Prostitution, Drugs Reign Supreme In Kuramo. olufamous.com (26 August 2012).
  3. Fun and thrills of Kuramo Beach Lagos. The Nation (3 June 2012).
  4. Nigeria: Lagos Ocean Surge Levels Kuramo Beach. allafrica.com (19 August 2012).
  5. 5.0 5.1 Nigeria: Fun Seekers Besiege Bar Beach Despite Ocean Surge - Four More Bodies Recovered. allafrica.com (21 August 2012). Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "all2" defined multiple times with different content