Kwama language
Ọdịdị
| Kwama | ||
|---|---|---|
| Spoken in: | Ethiopia | |
| Total speakers: | 320 | |
| Language family: | Niluṣeḥrawit? Komuz Koman Kwama | |
| Language codes | ||
| ISO 639-1: | none | |
| ISO 639-2: | —
| |
| ISO 639-3: | — | |
| Note: This page may contain IPA phonetic symbols in Unicode. | ||
Kwama (nke a na-akpọkwa Afan Mao, Amam, Gogwama, Goma, Gwama, Koma nke Asosa, Nokanoka, North Koma, T'wa Kwama, Takwama) bụ asụsụ Koman, nke a na asụ na mpaghara South Benishangul-Gumuz nke Ethiopia, n'akụkụ ókèala Sudan n'etiti Asosa na Gidami.