Kwame Akoto-Bamfo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Kawme Akoto-Bamfo
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịGhana Dezie
Aha enyereKwame Dezie
aha ezinụlọ yaAkoto Dezie
Ebe ọmụmụGhana Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-akpụ ihe ọkpụkpụ Dezie
Ijeonye na-akpụ ihe ọkpụkpụ Dezie
webụsaịtịhttp://ancestorprojectgh.com/ Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie
Nkyinkim nke Kwame Akoto-Bamfo dere na National Memorial for Peace and Justice nke mepere na 2018 na Montgomery, Alabama.

Kwame Akoto-Bamfo bụ onye Ghana na-akpụ ihe. Ihe ọkpụkpụ ya n'èzí bụ nke a raara nye maka ncheta nke ndị ihe metụtara n'ahia ohu Transatlantic bụ nke a na-egosi na National Memorial for Peace and Justice nke mepere na 2018 na Montgomery, Alabama.[1] Ihe ọkpụkpụ ya ndị ọzọ gụnyere ntinye nke isi konkiri otu puku na narị abụọ na-anọchite anya ndị nna nna Ghana na-agba ohu na Accra, isi obodo Ghana. A na-akpọ ya Faux-Reedom, e kpughere ya na 2017.[2]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ihe ncheta Blank Slate

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Miller. "Alabama memorial confronts America’s racist history", The Art Newspaper, April 16, 2018. Retrieved on April 20, 2018.
  2. McCool. "Accra in the spotlight: colonial questions as Ghana's capital celebrates its 60th", The Guardian, 6 Mar 2017. Retrieved on April 20, 2018.