Léonie Banga-Bothy
Ọdịdị
Léonie Banga-Bothy
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Central African Republic |
aha enyere | Léonie |
aha ezinụlọ ya | Banga |
ụbọchị ọmụmụ ya | 20. century |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye ọka iwu |
Ọkwá o ji | Minister of Foreign Affairs |
Léonie Banga-Bothy bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Central Africa onye jere ozi dị ka Minista na-ahụ maka ihe gbasara mba ofesi nke Central African Republic site na afo 2013 ruo na afọ 2014.
Michel Djotodia họpụtara Banga-Bothy dị ka Minista na-ahụ maka ihe gbasara mba ọzọ na Juun, na afọ 2013.[1] Charles-Armel Doubane nọchiri ya n'ọnwa Eprel afọ 2016.[2]
Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Centrafrique: un nouveau gouvernement à dominante Seleka (French). Radio France Internationale (13 June 2013)..
- ↑ Duhem (13 April 2016). Centrafrique : ce qu'il faut retenir du nouveau gouvernement dévoilé par Touadéra (French). Jeune Afrique.