La Campagne Tropicana Beach Resort
Ọdịdị
La Campagne Tropicana Beach Resort
mba/obodo | Naijiria |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Lagos |
webụsaịtị | http://www.lacampagnetropicana.com |
La Campagne Tropicana bụ ebe ezumike onwe na Lekki, Lagos.[1] La Campagne Tropicana Beach Resort jikọtara ile ọbịa nke Afrịka na okomoko nke oge a. Ndị isi ụwa gụnyere ndị isi ala, ndị minista na ndị eze na-abịa maka ezumike n'ụsọ oke osimiri a.[2] A na-ewere La Campagne dị ka otu n'ime ebe ezumike kachasị mma na Naịjirịa.[3][4][5][6]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ (2008) Tell, Issues 40-47. Tell Communications Limited.
- ↑ Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; no text was provided for refs namednation
- ↑ "La Campagne Tropicana Gets Award For Best Resort In Lagos", Bizwatch News.
- ↑ "New Task for La Campagne Tropicana Boss in Cote d'Ivoire", The News, October 7, 2015.
- ↑ "Socio-Economic Benefits of La Campagne Tropicana Beach Resort to the Host".
- ↑ "La Campagne Tropicana Beach Resort Bags LCCI Award", The Guardian. Retrieved on March 29, 2016.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]Official website