Gaa na ọdịnaya

Laetitia Arries

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Laetitia Arries
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereLaetitia Dezie
Aha ezinụlọ yaArries Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jimember of the National Assembly of South Africa Dezie
Kọwara na URLhttps://www.pa.org.za/person/laetitia-heloise-arries/ Dezie

Laetitia Heloise Arries bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa nke jere ozi dị ka onye otu National Assembly kemgbe Mee, na afọ 2019. Tupu a họpụta ya na ndị omeiwu, ọ rụrụ ọrụ dị ka onye kansụl nke George Local Municipality. Arries bụ onye otu Economic Freedom Fighters.

Arries bụ onye otu Economic Freedom Fighters. A họpụtara ya dị ka onye kansụl PR nke George Local Municipality n'ọnwa Ọgọstụ afọ 2016.[1]

A họpụtara Arries ka ọ bụrụ onye omeiwu mba na ntuli aka e mere na 8 Mee na afọ 2019. N'abalị iri abụọ na abụọ n'ọnwa Mee afọ 2019, a ṅụrụ ya iyi dị ka onye omeiwu. Arries bụ otu n'ime ndị omeiwu EFF abụọ sitere na George. Onye omeiwu EFF ọzọ bụ Natasha Ntlangwini.[1]

Arries jere ozi dị ka onye nnọchi anya Kọmitii Portfolio na Human Settlements, Water and Sanitation n'etiti 27 Juun, na afọ 2019 na 6 Mee, na afọ 2020.[2] N'abalị isii n'ọnwa Mee afọ 2020, ọ ghọrọ onye nnọchi anya Kọmitii Portfolio na Social Development.[2]

Ebenside

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1 2 Pienaar. "Georgians off to parliament!", George Herald, 23 May 2019. Retrieved on 29 July 2020.
  2. 1 2 Laetitia Heloise Arries. People's Assembly. Archived from the original on 29 July 2020. Retrieved on 29 July 2020.

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]