Laetitia Moma Bassoko
Ọdịdị
Laetitia Moma Bassoko
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Kameroon |
aha enyere | Laetitia |
aha ezinụlọ ya | Moma |
ụbọchị ọmụmụ ya | 9 Ọktoba 1993 |
Ebe ọmụmụ | Yaoundé |
ọrụ ọ na-arụ | onye egwuregwu volleyball |
ụdị egwuregwu | volleyball |
so na | volleyball at the 2016 Summer Olympics |
Laetitia Moma Bassoko (amụrụ n'abalị itoolu n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1993) bụ onye Cameroon na-egwu volleyball. Ọ bụ onye otu egwuregwu volleyball ụmụ nwanyị nke Cameroon.
Ọ na-egwuri egwu maka VBC Chamalières na afọ 2014 ma bụrụ akụkụ nke ndị otu mba Cameroon na afọ 2014 FIVB Volleyball Women's World Championship na Ịtali na afọ 2016 Olympic Games na Rio de Janeiro.[1]
Klọb
[dezie | dezie ebe o si]- VBC Chamalières (2014)
- Stella ES Calais (2015–2016)
- GS Caltex Seoul KIXX (2021)
- Duc Giang Chemicals (2022-)
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Team Roster – Cameroon. italy2014.fivb.org. Retrieved on 1 October 2014.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- CEV - Confédération Européenne de Volleyball. Cev.lu. Retrieved on 17 April 2018.
- 2016 Olympics Ranking: #12 Cameroon (Women). Flovolleyball.tv. Retrieved on 17 April 2018.
- CAMEROUN :: Volleyball: 15 lionnes sont en Italie pour défendre les couleurs nationales :: CAMEROON. Camer-sport.be (22 September 2014). Archived from the original on 9 February 2018. Retrieved on 17 April 2018.
- Volleyball - Olympics: Day 1. Zimbio.com. Retrieved on 17 April 2018.