Lagos City Marathon

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lagos City Marathon
marathon
Oge/afọ mmalite1983 Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpimarathon Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
webụsaịtịhttp://www.lagoscitymarathon.com Dezie

Lagos Marathon bụ emume ịgba ọsọ[1] akara ọlaọcha nke a na-eme kwa afọ na Lagos, Naịjịrịa.[2][3][4]

Nchịkọta[dezie | dezie ebe o si]

Mmalite nke ihe omume ahụ laghachiri na 1983 mgbe mbụ Lagos marathon mba ụwa mere. Ọ bụ Athletic Federation nke Naịjirịa haziri Lagos International Marathon ma nwee ọtụtụ ọkara marathons na-eme ugboro ugboro n'obodo ahụ ebe ndị na-eme egwuregwu dị ka John Cheruiyot Korir, Paul Malakwen Kosgei[5][6] na Dieudonné Disi pụtara dị ka ndị mmeri.[7][8][9][10][11][12] Usoro Marathon nke gafere ihe dị ka kilomita iri anọ na abụọ, na-amalite na National Stadium, Surulere, Lagos, (ebe ọkara marathons gara aga gwụchara na mbụ), na-aga n'ihu na Third Mainland Bridge, gaa na Lekki-Ikoyi njikọ bridge ma kwụsị na Eko Atlantic.

2016[dezie | dezie ebe o si]

Ihe karịrị ndị na-eme egwuregwu pụkụ ịrị abụọ sonyeere na ihe omume emere na 6 February 2016 nke Access Bank kwadoro.[13][14][15][16][17][18][11] Onye Kenya, Abraham Kiptum, bụ onye meriri n'ọsọ ahụ n'ime awa abụọ, nkeji iri na isii na tịnkọm iri abụọ na otu.[19][20] Nwanyị kachasị gbaa ọsọ bụ onye mba Etiopia Halima Hussein Kayo, onye gbara ọsọ awa abụọ, nkeji iri atọ na asatọ na sekọnd iri atọ na isii.[21][20]

2017[dezie | dezie ebe o si]

Onye Kenya bụ Abraham Kiptum gbachitere aha ya, na-emecha ọsọ ahụ n'ime awa abụọ na nkeji iri na ise na sekọnd iri abụọ na abụọ ebe onye obodo ya nwanyị Rodah Jepkori Tanuyi pụtara dị ka onye mmeri mbụ na ngalaba ụmụ nwanyị.[22][23]

2018[dezie | dezie ebe o si]

N'ihe omume nke 10 Febụwarị 2018; onye mba France na Kenya bụ Abraham Kiprotich mechara ọsọ ahụ mgbe ọ na-etinye oge ndekọ ọhụrụ nke awa abụọ, nkeji ịrị na atọ na tịnkọm anọ na ngalaba ụmụ nwoke ebe onye mba Etiopia bụ Alemenesh Herpha Guta bịara nke mbụ na ngalaba ụmụ nwanyị.[24][25]

E webatara ọsọ ezinụlọ kilomita iri nke malitere na Lekki Roundabout ruo Eko Atlantic na emume nke afọ 2018 iji gbaa ndị na-abụghị ndị ọkachamara ume itinye aka maka ahụike, ntụrụndụ na ahụike.[26]

2019[dezie | dezie ebe o si]

N'ime ihe dị ka ndị asọmpi otu puku narị na mbipụta 2019 nke emere na Satọdee, 2 Febụwarị, mba Etiopia, Sintayehu Legese meriri asọmpi ahụ n'oge ngwụcha nke awa abụọ, nkeji ịrị n asaa na tịnkọm ịrị abụọ na asatọ na ngalaba ụmụ nwoke. Nwaanyị obodo ya Dinke Meserete bụ onye mbụ n'òtù ụmụ nwanyị.[27][28]

2020[dezie | dezie ebe o si]

Asọmpi kachasị ịrị anọ na abụọ malitere site na National Stadium, Surulere, Lagos wee mechie na Eko Atlantic, Lagos. Ma ndị nwoke ma ndị nwanyị na-agba ọsọ asọmpi maka nnukwu ihe nrite nke dọla pụkụ ịrị ise. Onye mmeri nke abụọ nwetara dọla pụkụ ịrị anọ, ebe onye mmeri nke ato nwetara dọla pụkụ ịrị ato

Asọmpi ahụ kwụsịrị ebe onye Kenya Olympic David Barmasai meriri na ndekọ nke awa abụọ na nkeji iri onye laghachiri n'ụlọ ka o ritere ego dị dọla pụkụ ịrị asaa, onye Kenya ọzọ Sharon Cherop bụ nwanyị mbụ metụrụ akara njedebe.[29]

Ndị mmeri[dezie | dezie ebe o si]

Isi:

Mbipụta Afọ Onye mmeri ụmụ nwoke Oge (min:sec) Onye mmeri ụmụ nwanyị Oge (h:m:s)
Nke Mbụ 2016  Abraham Kiptum (KEN) 2:16:19  Halima Hassen (ETH) 2:38:36
Nke Abụọ 2017  Abraham Kiptum (KEN) 2:15:23  Rodah Jepkorir (KEN) 2:37:52
Nke atọ 2018  Abraham Kiprotich (FRA) 2:15:04  Almenesh Herpha (ETH) 2:38:25
Nke anọ 2019  Sintayehu Legese (ETH) 2:17:28  Meseret Dinke (ETH) 2:48:02
Nke ise 2020  David Barmasai (KEN) 2:10:23  Sharon Cherop (KEN) 2:31:40
Nke isii 2021  Emmanuel Naibei (KEN) 2:15:04  Meseret Dinke (ETH) 2:32:16
Nke asaa 2022  Deresa Geleta (ETH) 2:11:58  Siranesh Yirga (ETH) 2:33:54

Emume nke afọ 2020[dezie | dezie ebe o si]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Access Bank Lagos City Marathon Gets Silver Label. Lagos City Marathon. Retrieved on 11 November 2020.
  2. "Access Bank Lagos City Marathon: We are ready to host the world –Tinubu".
  3. "Okpekpe Race Organisers Hail Lagos over Marathon", Thisdaylive. Retrieved on 13 February 2015.
  4. "Return of Lagos marathon excites AFN President", Premium Times. Retrieved on 12 February 2016.
  5. "Kosgei Wins Lagos International Half Marathon", Voice of America, 24 November 2002.
  6. (2003) AFN/MTN Lagos International Half Marathon. Newswatch Communications. 
  7. (1 March 2006) "2004 Lagos Half Marathon". Running Times. ISSN 0147-2968. 
  8. "Disi and Chepkurui triumph ahead of 40,000 in Lagos", International Association of Athletic Federations (iaaf.org), 9 December 2007.
  9. "Lagos Half Marathon demise haunts AFN officials", The Vanguard, 7 October 2012.
  10. (1 April 2008) "Running Times". ISSN 0147-2968. 
  11. 11.0 11.1 "Lagos declares readiness for Feb 6 International Marathon", Encomium. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "encomium" defined multiple times with different content
  12. (July 2006) 4th MTN Lagos International Half Marathon. Rodale Inc. (Running Times). 
  13. "Access Bank opens Lagos City marathon account", The Vanguard. Retrieved on 13 February 2016.
  14. "5 quick things to know about the Lagos City Marathon", Encomium. Retrieved on 13 February 2016.
  15. "Lagos ready to host marathon – Ayorinde", The Punch. Retrieved on 13 February 2016.
  16. "Feb 6 Int'l Marathon: Lagos restricts movement on Ojuelegba, Anthony, Obalende, others", The Vanguard. Retrieved on 13 February 2016.
  17. "Newswatch, Volume 36, Issues 14-25", Newswatch Communications Limited (Indiana University), p. 68.
  18. Ken Maguire. "Security Fears Hang Over African Marathons", New York Times, 10 February 2016. Retrieved on 13 February 2016.
  19. Kenyan Abraham Kipton wins Lagos City Marathon. BellaNaija (6 February 2016). Retrieved on 13 February 2016.
  20. 20.0 20.1 Oreoluwa Peters (8 February 2016). Abraham Kipton, Sharubutu Philibus, Debebe Tolosa, Halima Hussein Kayo, Dinatu Yohanna, others #RunLagos at the Access Bank Lagos City Marathon. YNaija.
  21. Oluwole Farotimi. "Kenyan wins Lagos City Marathon", Sun News. Retrieved on 12 February 2016.
  22. "SPONSORED: #RUNLAGOS: ABRAHAM KIPTUM WINS 2017 ACCESS BANK LAGOS CITY MARATHON! FIND LIST OF WINNERS HERE", Punch, 11 February 2016.
  23. Tunde Eludini. "Kenyan duo win 2017 Lagos City Marathon", Premium Times, 11 February 2017.
  24. "Updated: Kiprotich, Herpha win 2018 Access Bank Lagos City Marathon", Punch, 10 February 2018. Retrieved on 10 February 2018.
  25. "Kenyan-Born French Athlete Kiprotich Wins 2018 Lagos City Marathon Amidst Controversy", Sahara Reporters. Retrieved on 10 February 2018.
  26. "Access Bank Lagos Marathon: No professional athletes for 10 km race - Vanguard News Nigeria", Vanguard News Nigeria, 2018-09-05. Retrieved on 2018-11-01. (in en-US)
  27. "UPDATED: Ethiopians rule Lagos City Marathon", The Punch. Retrieved on 3 February 2019.
  28. "Ethiopians rule at fourth Access Bank Lagos City Marathon", The Guardian. Retrieved on 3 February 2019.
  29. "Access Bank Lagos Marathon 2020: I was determined to beat Ethiopians, says Lagos marathon winner", punchng.com, 8 February 2020.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

Weebụsaịtị