Lagos Lawn Tennis Club

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Lagos Lawn Tennis Club (e guzobere n'afọ 1895) bụ klọb kachasị ochie na Naịjirịa. Klọb nwere ohere nnabata nke square mita puku iri na ano, dị na ọnụ ọgụgụ ụlọ nke iri na abụọ nke Tafawa Balewa, na ọdọ mmiri Lagos.[1][2][3][4]

klob lawn tennis nke Lagos na-akwado ma ọ bụ chikota ọtụtụ asọmpi tennis tinyere asọmpi iko onye isi ọchịchị Gọvanọ (GCLT), asọmpi ITF Pro-Circuit kwa afọ na ego nrite dọla otu narị puku n'ihi ọ bụ̀ nke a kacha mara amara.[5][6]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Olatunji Ajisomo Alabi
  • Lagos Yacht Club

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Lagos Lawn Tennis Club. Nigerianinfo. Retrieved on March 24, 2017.
  2. Margaret Peil (1991). Lagos: The City is the People. Belhaven (University of Michigan). ISBN 978-1-852-9310-32. 
  3. (2004) The News. Independent Communications Network Limited. 
  4. "Eighty Years of Charity", Newswatch. Retrieved on March 24, 2017.
  5. "540 World Stars to Storm Lagos for Governor's Cup Tennis - THISDAYLIVE", THISDAYLIVE, 2017-09-26. Retrieved on 2018-04-30. (in en-US)
  6. "Governor's Cup Tennis prize money now $100,000", Punch Newspapers. Retrieved on 2018-04-30. (in en-US)