Lagos Seafood Festival
Ọdịdị
Lagos Seafood Festival
| Oge/afọ mmalite | 2012 |
|---|---|
| Mba/obodo | Naijiria |
| Dị na ngalaba nhazi mpaghara | Lagos |
| Ebe | Lagos |
| Nhazi ọnọdụ | 6°33′52″N 3°21′34″E |

Emume nri mmiri Lagos bụ ihe omume a na-eme kwa afọ na Lagos. Mgbe izizi emere ya bụ na 10 Nọvemba 2012 na Eko Hotel and Suites.[1] Ebumnuche emume a bụ ịkwalite ọdịbendị nri mmiri, mmepụta azụ dị n'ógbè ahụ na ịkpali ohere itinye ego n'ihe gbasara aquaculture na ịkụ azụ.[2][3]
Emume a kwụsịrị n'afọ 2020.
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Olasunkanmi Akoni. "Lagos boosts local fish production", The Vanguard, 2 November 2012. Retrieved on 28 January 2016.
- ↑ "Governor Fashola flags first ever Lagos Seafood Festival", Daily Post. Retrieved on 28 January 2016.
- ↑ Boldwin Anugwara. "Lagos Seafood Festival to stimulate investment potential – Commissioner", Newswatch, 2 December 2013. Retrieved on 28 January 2016.