Lagos State DNA Forensic Centre

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lagos State DNA Forensic Centre

Lagos State DNA Forensic Centre (LSDFC) bụ ụlọ ọrụ Deoxyribonucleic acid nke Gọọmentị Lagos State (LSG), ndịda ọdịda anyanwụ Nigeria iji melite nyocha nke mpụ na steeti site na iji nyocha DNA. Ụlọ ọrụ ahụ bụ nke mbụ n'ụdị ya na West Africa.[1]

Ihe ndị mere n'oge gara aga[dezie | dezie ebe o si]

LSDFC bụ ụlọ nyocha nke LSG iji nyere gọọmentị aka na nyocha sayensị nke mpụ.[2] Tupu mmalite nke ụlọ ọrụ a na Naịjirịa, a na-eme nyocha DNA na mba ofesi. Mmezu nke ọrụ ahụ ga-enye gọọmentị Naijiria, ọtụtụ nde Naira.[3]

Ọrụ ahụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọrụ ahụ bụ nke ndị mmadụ na gọọmenti nwere ebe ụlọ ọrụ onwe onye na-elekọta ụlọ ọrụ ahụ maka afọ abụọ wee nyefee ụlọ ọrụ ahụ na gọọmentị. N'abalị iri abụọ na anọ n'ọnwa Febụwarị n'afọ 2016, onye ọka iwu steeti na onye isi ikpe ziri ezi, Kazeem Adeniji kwupụtara kwụrụ na abga-eguzobe ọrụ ahụ iji lụso mpụ ọgụ na steeti ahụ.[4] E nyere ọrụ ahụ na 27 Septemba 2017.[1]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 "Lagos commissions ‘first state-owned DNA forensic centre in West Africa’", Premium Times, 27 September 2017. Retrieved on 27 September 2017.
  2. Lagos to established forensic laboratory in Nigeria. Thisday Live. Archived from the original on 12 March 2016. Retrieved on 10 March 2016.
  3. Joshua Bassey. Nigeria to save FV as first DNA forensic centre ready in Lagos in 12 months. Busine Day. Retrieved on 11 March 2016.
  4. Benjamin Author. crime lagos to open dna forensic lab. Daily Times. Archived from the original on 12 March 2016. Retrieved on 11 March 2016.