Lagos State Police Command

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lagos State Police Command
police command, police unit
Akụkụ nkeNigerian Police Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
Isi ọgbakaNigerian Police Dezie
webụsaịtịhttp://www.nigeriapolicewatch.com/ Dezie

 

Amisom Mogadishu Regional Commander of the Nigeria Formed Police Unit zutere Lagos State Police Command, Ward Ogbu

Ndị uwe ojii Lagos bụ alaka Lagos Steeti nke ndị uwe ojii Naịjirịa. Ọ na-ahụ maka mmanye iwu na mgbochi mpụ na steeti ahụ. Ọ bụ Inspector-General nke ndị uwe ojii na-ahọpụta onye isi nke ngalaba a. Kọmishọna nke steeti ugbu a bụ CP Abiodun Alabi.[1][2] Onye na-ahụ maka mmekọrịta ọha na eze ugbu a bụ SP Benjamin Hundeyin. Ndị uwe ojii Lagos State nwere ngalaba na mpaghara dị iche iche.

Nchịkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Kọmishọna ndị uwe ojii: CP Abiodun Alabi
  • Mpaghara A- Lagos Island: ACP Olabode Olajuni
  • Mpaghara B-Apapa: ACP
  • Mpaghara C-Surulere: ACP Tijani O Fatai
  • Mpaghara D-Mushin: ACP Aliko Dankoli
  • Mpaghara E-Festac: ACP Dahiru Muhammed
  • Mpaghara F-Ikeja: ACP Akinbayo Olasoji
  • Mpaghara G-Ogba: ACP Arumse Joe-Dan
  • Mpaghara H-Ogudu: ACP Dantawaye Miller
  • Mpaghara J-Ajah/Elemoro: ACP Gbolahan Julieth
  • Mpaghara K-Morogbo: ACP Ahmed M Jamiilu
  • Mpaghara L-Ilashe: ACP Bose Akinyemi
  • Mpaghara M-Idimu: ACP Ifeanyi Ohuruzor
  • Mpaghara N-Ijede/Ikorodu: ACP Shonubi Ayodele
  • Mpaghara P-Alagbado/Abesan Estate Gate: ACP Adepoju A. Olugbenga

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Nigeria Police Force | Contacts of Senior Police Officers. www.npf.gov.ng. Retrieved on 2022-08-06.
  2. IGP replaces Odumosu with Abiodun Alabi as Lagos police commissioner (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2022-01-21). Archived from the original on 2022-09-20. Retrieved on 2022-08-06.