Lagos Talks

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lagos Talks
radio station
mba/obodoNaijiria Dezie

Lagos Talks bụ ụlọ ọrụ redio dị na Lagos, Naịjirịa, na-agbasa ozi na 91.3 MHz FM. N'ịbụ nke Megalectrics Limited, ọ na-agbasa usoro redio na-ekwu okwu maka ọnụ ọgụgụ mmadụ dị n'etiti afọ iri na anọ ruo afọ iri anọ na ise.

A malitere ya na 22 Septemba n'afọ 2016.[1][2]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. New radio station, Lagos Talks 91.3FM launches (en-NG). Encomium Magazine (2016-09-22). Archived from the original on 2021-10-29. Retrieved on 2021-10-29.
  2. Idowu (2016-09-22). Owners of Beat FM, launch new radio station, Lagos Talks (en-NG). The Culture Custodian. Retrieved on 2021-10-29.