Laiken

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Laiken dị ka Miki maus

Site ni afọ 1867, laiken (/ˈlaɪkən/ LY-kən, mọ /ˈlɪtʃən/ LITCH-ən) wu ihe mmadụ mara ka simbaiosis nke algae mọ saianobakteria, ne bi ni etiti filament nke fungai specis dị iche iche. Ni afọ 2016, research ọhụrụ nke T. Spribille et al. gosiri patna nke atọ, yeast di imbedded ni ime laiken kortex.

Laikens nwèrè akunauba di iche site ne nke komponent oganizims. Fa dị ni fọms dị iche iche na dịkwa ka plant, mana fa bụghị plants. Fa nwèrè leafless branchis ntakịrị (frutikos); flat leaf-like structures (folios); be gba to dịka krust, ne adhe nye sọfaes (substraet) dika paent (krustos); nwe appearans dịka pawda (lepros); mọ growth fọms ndị ọzọ.