Lalao Ravalomanana

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lalao Ravalomanana
Ravalomanana in 2017
54th Mayor of Antananarivo
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Preceded byOlga Rasmimanana
(Acting)
Succeeded byNaina Andriantsitohaina
First Lady of Madagascar
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In role
Àtụ:En dash range
PresidentMarc Ravalomanana
Preceded byCéline Ratsiraka
Succeeded byMialy Rajoelina
Personal details
Born
Lalao Harivelo Rakotonirainy

May Àtụ:Birth year and age
Antananarivo
NationalityMadagascar Malagasy
Political partyI Love Madagascar
Spouse(s)Marc Ravalomanana (1974-Present)
ChildrenFour
Lalao Ravalomanana
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịMadagascar Dezie
Aha enyereLalao Dezie
aha ezinụlọ yaRavalomanana Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1953 Dezie
Ebe ọmụmụAntananarivo Dezie
Dị/nwunyeMarc Ravalomanana Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiFirst Lady of Madagascar Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịTiako I Madagasikara Dezie

Neny Lalao Rakotonirainy Ravalomanana (amụrụ n'afọ 1953) bụ nwanyị ọchụnta ego na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Madagascar. Mgbe di ya, Marc Ravalomanana, bụụrụ onye isi ala nke Madagascar site n'afo 2002 ruo afọ 2009, ọ bụ nwunye onye isi ala nke Madagascar.

Aha Ravalomanana n'aza mgbe amụrụ ya bụ Lalao Harivelo Rakotonirainy na Antananarivo.[1] Ọ lụrụ Marc Ravalomanana n'afo1974 na emume e mere na Imerikasinina.[2] Di na nwunye ahụ nwere ụmụ anọ: Josoa, Tojo, Sarah, na Maika.[2]

N'ọnwa Eprel afọ 2013, Lalao Ravalomanana weputara onwe ya ịzọ ọkwa onye isi ala na ntuli aka emere n'afọ 2013, ntuli aka nke enyere di ya iwu ya azọkwala ọkwa ọbụla.[3][4][5] Egbochikwara Ravalomanana ịzọ ọkwa a maka na ọnọrubeghi ọnwa isii na Madagascar tupu oge ntuli aka eruo, kemgbe ya na di ya si mba South Africa, ebe ha gbara ọsọ ga zoo onwe ha lọta. [6] Ravalomanana emezie ya ka ọ pụta ìhè na ọ na akwado onye dọkịnta bụrụkwa onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị aha ya bu Jean Louis Robinson si na Antananarivo.[7]

Site n'ọnwa Octoba afọ 2015 ruo Jenụwarị afọ 2020 Lalao Ravalomanana jere ozi dị ka onye isi obodo Antananarivo.

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Usoro iheomume nke Antananarivo

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Madagascar : Lalao Ravalomanana, au nom de Marc", Jeune Afrique. Retrieved on 14 June 2013.
  2. 2.0 2.1 "Madagascar First ladies : De Justine à Voahangy, en passant par les deux Thérèse", Madagate.com, 2014-02-14. Retrieved on 2017-10-15.
  3. "LALAO RAVALOMANANA, Née RAKOTONIRAINY - " Moi présidente, lui gèrera Tiko "", L' express de Madagascar. Retrieved on 14 June 2013.
  4. "Wife of Madagascar's ousted president makes leadership bid", Reuters, 25 April 2013. Retrieved on 14 June 2013.
  5. Iloniaina. "Wife of Madagascar's ousted president makes leadership bid", Reuters, 2013-04-25. Retrieved on 2017-10-15.
  6. Polgreen. "Top Presidential Candidates Barred From Election in Madagascar", The New York Times, 18 August 2013. Retrieved on 23 September 2013.
  7. "Mouvance Ravalomanana to Support Visionary Presidential Candidate", 13 September 2013. Retrieved on 23 September 2013.