Lalao Ravaonirina

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lalao Ravaonirina
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịMadagascar Dezie
Aha enyereLalao Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya8 Novemba 1963 Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpisprinting Dezie
so na1996 Summer Olympics Dezie

Lalao Ravaonirina (amụrụ na 8 Nọvemba na afọ 1963) bụ onye na-eme egwuregwu Madagascar lara ezumike nká nke bụ ọkachamara na mita 100 na 200. O sonyere na 100 mita ụmụ nwanyị na afo 1992 Summer Olympics .

Oge kachasị mma ya bụ 11.32 sekọnd, nke o nwetara na Julai, na afọ 1991 na Limoges. Nke a bụ ihe ndekọ Malagasy ugbu a, nke ya na Hanitriniaina Rakotondrabe jikọrọ aka.

Ihe ndị ọ rụzuru[dezie | dezie ebe o si]

  • 1997 Egwuregwu nke Francophonie - ọla nchara (100m)
  • 1994 Egwuregwu nke Francophonie - ọla nchara (100m)
  • 1989 Egwuregwu nke Francophonie - ọla nchara (100 m), ọlaọcha (200 m)
  • 1989 African Championships - ọla nchara nrite (200 m)
  • 1988 African Championships - ọla nchara nrite (100 m)

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Lalao Ravaonirina at World Athletics