Gaa na ọdịnaya

Lamia Boumehdi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lamia Boumehdi
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịMorocco Dezie
Aha enyereLamia Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya27 Septemba 1983 Dezie
Ebe ọmụmụBerrechid Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ, association football coach Dezie
Ebe agụmakwụkwọUniversität Leipzig Dezie
Ụdị egwuregwufootbọl Dezie

Lamia Boumehdi (Arabic) bụ onye njikwa bọọlụ Moroccan na onye bụbu onye egwuregwu.[1] Ọ na egwuri egwu dị ka onye na agbachitere ma bụrụ onyeisi ndị otu ụmụ nwanyị nke mba Morocco.

Ọrụ klọb

[dezie | dezie ebe o si]

Boumehdi agbaala bọọlụ maka FC Berrechid na Morocco.[2][3]

Ọrụ mba ụwa

[dezie | dezie ebe o si]

Boumehdi gbara ọsọ maka Morocco na ọkwa dị elu n'oge 2000 Asọmpi ụmụnwaanyị Afrịka.[4]

Ọrụ njikwa

[dezie | dezie ebe o si]

Boumehdi zụrụ ndị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị na erubeghị afọ iri abụọ nke Morocco.[1]

  • Ndepụta nke ụmụ nwanyị Morocco na-agba bọọlụ mba ụwa

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]
  • Lamia Boumehdi on Facebook