Lamri Ali

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lamri Ali
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịMalaysia Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaOkpukpere Alakụba Dezie

Datuk Lamri Ali bụbu onye nduzi nke Sabah Parks. Na December 1999 World Conservation Union (IUCN) nke nzukọ mpaghara nke e mere na Pakse, Laos,Enyere Ali ihe nrite WCPA-IUCN Fred M. Packard. Ihe nrite a na-amata ntinye aka ya na nchekwa ihe okike na mmegharị mpaghara echedoro na Malaysia. Datuk Lamri bụ naanị onye Malaysia nwetara ihe nrite aonyinye a.

A na-akpọ Nepenthes × alisaputrana, ngwakọta nke ụdị osisi abụọ a ma ama na Bornean pitcher, iji sọpụrụ ya.[1]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Adam, J.H. & C.C. Wilcock 1992. A new natural hybrid of Nepenthes from Mt. Kinabalu (Sabah). Reinwardtia 11: 35–40.