Lamya Essemlali

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lamya Essemlali
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịFrance Dezie
Aha enyereLamya Dezie
aha ezinụlọ yaEssemlali Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1979 Dezie
Ebe ọmụmụGennevilliers Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language Dezie
Ọrụ ọ na-arụgroup activist, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jivice president Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịEcological Revolution for the Living Dezie
echiche ndọrọ ndọrọ ọchịchịgburugburu ebe obibi, antispecism Dezie

Lamya Essemlali (amụrụ ya n'afọ 1979) bụ onye France na-ahụ maka gburugburu ebe obibi, nke sitere na Morocco.[1] Ọ bụ onye nchoputa na onye isi oche nke Sea Shepherd France, alaka French nke otu na-emegide ịchụ nta na-ezighị ezi Sea Shepherd Conservation Society.[2] Ọ bụkwa onye nduzi nke Sea Shepherd Global na onye isi oche nke otu Rewild na-abụghị nke gọọmentị.

Akụkọ ndụ ya[dezie | dezie ebe o si]

Mbido na ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Ezinụlọ Lamya sitere na Morocco, mana a mụrụ ya ma too na Gennevilliers (France), nso Paris.[3]

Essemlali nwere nzere masta na sayensị gburugburu ebe obibi na nzere mmekọ na nkwukọrịta azụmahịa. Tupu ya esoro Sea Shepherd Conservation Society, ọ sonyeere Greenpeace na World Wildlife Fund.[4]

Essemlali zutere onye guzobere Sea Shepherd Conservation Society Paul Watson na nnọkọ na Paris na 2005. Ọrụ mbụ ya na Sea Shepherd bụ Antarctica[4] na Galápagos Islands.[3] N'afọ 2006, ọ kwadoro Sea Shepherd France.  Ọ ghọrọ onyeisi oche nke nzukọ ahụ na 2008.[5]

Esemlali eduzila ọtụtụ mkpọsa maka Sea Shepherd Global na Oke Osimiri Mediterenian, agwaetiti Faroe (mgbasa ozi GrindStop) na Oke Osimiri India (Réunion Island) iji chebe tuna bluefin, dolphins, pilot whale,kukumba oke osimiri,  na shark..[6] Ọ na-eme mkpọsa megide igbu dolphin na Bay of Biscay na ịchụ nta Hawksbill sea turtles na Mayotte.[3][4]

O bipụtara akwụkwọ Captain Paul Watson, ajụjụ ọnụ ya na onye ohi ụgbọ mmiri n'afọ 2012.[7][8]

Essemlali bụ onye isi oche nke otu Rewild na-abụghị nke gọọmentị na onye nduzi nke Sea Shepherd Global.[9][10]

Akwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

  • (in French) Capitaine Paul Watson, entretien avec un pirate, by Lamya Essemlali, Paul Watson (2012)  

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Lamya Essemlali, Sea Shepherd. onegreenplanet.org. Retrieved on 9 February 2015.
  2. SSCS France. Sea Shepherd Conservation Society. Archived from the original on 6 February 2015. Retrieved on 2 April 2015.
  3. 3.0 3.1 3.2 Freeman. "'There aren’t enough fish in the ocean to feed seven billion people': meet the women working on the frontline of ocean conservation", Vogue India, 7 June 2021. (in en-IN) Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "Vogue" defined multiple times with different content
  4. 4.0 4.1 4.2 'Mayotte est un trésor de biodiversité'- Lamya Essemlali (Sea Shepherd France) (fr-FR). Era Environment (12 October 2018). Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "Era" defined multiple times with different content
  5. Tremblais. "Pour Sea Shepherd, lutter contre l’éolien en baie de Saint-Brieuc, « c’est maintenant ou jamais »", Ouest France, 19 August 2021.
  6. Chauvet. "Lamya Essemlali: «La haute-mer est une zone d'impunité idéale pour les crimes»", 20 minutes, 20 October 2013. (in fr)
  7. Essemlali (2013). Captain Paul Watson: Interview with a Pirate. ISBN 9781770851733. Retrieved on 2 April 2015. 
  8. Captain Paul Watson: Interview With a Pirate tells it like it is. straight.com (18 April 2013). Retrieved on 20 May 2015.
  9. Le Strat. "Lamya Essemlali : « L’urgence c’est d’améliorer les conditions de vie des animaux »", Le Telegramme, 22 December 2019. (in fr)
  10. De La Chesnais. "Lamya Essemlali: «L’image des éoliennes est de plus en plus écornée»", Le Figaro, 18 January 2022. (in fr)

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]