Larbi Zekkal

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Larbi Zekkal
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịAlgeria Dezie
Aha enyereLarbi Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya19 Mee 1934 Dezie
Ebe ọmụmụAlgiers Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya17 Septemba 2010 Dezie
Ebe ọ nwụrụAlgiers Dezie
Ụdị ọnwụaccidental death Dezie
ihe kpatara ọnwụfalling from height Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
Ọrụ ama amaFatima, the Algerian Woman of Dakar Dezie
notable roleFatima's father Dezie

Larbi Zekkal (19 Mee 1934 -17 Septemba 2010) bụ onye Algeria na-eme ihe nkiri na onye na-eme ọchị.[1]

Ndụ onwe[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Larbi Zekkal n'abalị 19 ọnwa Mee, afọ 1934 na Algiers, Algeria. Ọ nwụrụ na Septemba 17, 2010 na Algiers, Algeria mgbe ọ dị afọ 76 mgbe o si na veranda ya daa, e lie ya n'ebe ili ozu Sidi Miaohamed.[2]

Ọrụ ime ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Zekkal malitere ọrụ ime ihe nkiri ya n'afọ ndị 1950 ma rụọ ọrụ n'ọtụtụ ihe nkiri dị iche iche, ọrụ ya kachasị ama na-abịa na Agha Algiers . Ọ rụkwara ọrụ na ihe nkiri French bụ Bâton Rouge nke Rachid Bouchareb duziri. O nwekwara ọrụ na Si Mohand U Mhand.[3] Ọrụ ikpeazụ Zekkal rụrụ bụ na ihe nkiri French Outside the Law (Hors-La-Loi), nke e wepụtara n'afọ 2010.[4]

Edemsibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. Décès à Alger du comédien Larbi Zekkal. www.elmoudjahid.com. Retrieved on 2018-02-05.
  2. Inscription - Connexion. www.elwatan.com. Retrieved on 2018-02-05.
  3. "Films | Africultures", Africultures. Retrieved on 2017-12-26. (in fr-FR)
  4. Hors La Loi (Outside the Law) | Film | The Guardian (en). www.theguardian.com (2010-04-20). Retrieved on 2022-05-26.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]