Latifa Akherbach
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Morocco |
aha n'asụsụ obodo | لطيفة أخرباش |
aha enyere | Latifa |
ụbọchị ọmụmụ ya | 20 Julaị 1960 |
Ebe ọmụmụ | Tétouan |
Asụsụ obodo | Moroccan Darija |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic |
Asụsụ ọ na-ede | French language |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye ntaakụkọ |
Ọkwá o ji | ambassador of Morocco to Tunisia, ambassador of Morocco to Bulgaria, president |
Ọrụ ama ama | Al Amal |
Ihe nrite | Order of the cavalier of Madara, Knight of the Legion of Honour |
Latifa Akherbach (َBerber languages) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye nta akụkọ Moroccan. N'agbata afọ 2007 na afọ 2012, ọ bụ odeakwụkwọ nke steeti maka ihe gbasara mba ọzọ na ụlọ ọrụ nke Abbas El Fassi.[1][2][3]
Latifa Akherbach malitere ọrụ ya na afọ 1981 dị ka onye nta akụkọ na magazin "Al Maghrib" na "La Vie Eco" kwa ụbọchị. N'oge ụfọdụ na ngwụcha afọ 1990 ọ kụziri na "Higher Institute of Journalism of Rabat" (French: Institut Supérieur de Journalisme de Rabat) na afọ 2003, Eze Mohammed VI họpụtara ya dị ka onye isi nke "Higher Institute of Information and Communication" (Franch: l'Institut Supérieur de l'Information et de la Communication ISIC), mgbe ahụ na afọ 2007 dị ka onye na-eduzi redio steeti no na Morocco.[3]
Akherbach so dee akwụkwọ abụọ na French banyere ikike ụmụ nwanyị; "Women and Media" (Femmes et médias) na "umunwaayi na ndọrọ ndọrọ ọchịchị" (Fommes et politique).[2]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Kọmitii nke Morocco
Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ A Amourag. "Mohamed Ayad et Latifa Akharbach ont été nommés respectivement directeur général de la Société nationale de radio et télévision (SNRT) et directrice de la radio nationale.", MarocHebdo, 2007-03-30. Retrieved on 23 August 2012.
- ↑ 2.0 2.1 MAP. "LATIFA AKHERBACH", eMarrakech, 9 October 2007. Retrieved on 23 August 2012. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "bio1" defined multiple times with different content - ↑ 3.0 3.1 Najlae Benmbrek. "L'art et la manière", MarocHebdo, 2003-09-26. Retrieved on 23 August 2012. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "bio2" defined multiple times with different content