Latifa Labida

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Latifa Labida
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịMorocco Dezie
aha n'asụsụ obodoلطيفة العابدة Dezie
Aha enyereLatifa Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya2 Ọktoba 1953 Dezie
Ebe ọmụmụOuazzane Dezie
Asụsụ obodoBerber languages Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic, Berber languages Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
ebe agụmakwụkwọISCAE Dezie

Latifa Labida (Arabic) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị ndị Morocco N'agbata afọ 2007 na afọ 2012, ọ bụ odeakwụkwọ nke steeti maka agụmakwụkwọ na ụlọ ọrụ nke Abbas El Fassi.[1][2][3]

Latifa Labida malitere ọrụ ya dị ka onye nkuzi ụlọ akwụkwọ na ụlọ akwụkwọ praịmarị nke Rabat n'etiti afọ 1973 na afọ 1977, mgbe ahụ n'ụlọ akwụkwọ sekọndrị n'etiti afọ 1977 na afọ 1985, mgbe ọ gbanwere ọrụ ya wee sonye na Ministry of Economy and Finance na Rabat dị ka "onye nyocha ego".[1]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Kọmitii nke Morocco

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Jihane Gattioui. "Les sept femmes de l'Exécutif", Le Matin, 2007-10-16. Retrieved on 22 August 2012.
  2. Leïla Hallaoui. "Enseignement : Latifa Labida compte sur le partenariat pour réussir la réforme", Aujourd'hui le Maroc, 2007-10-25. Retrieved on 22 August 2012.
  3. "Mme Latifa Labida: La réforme de l'orientation requiert un projet intégré adapté aux besoins du marché de travail", L'Opinion, 7 May 2010. Retrieved on 22 August 2012.