Latifa Lakhdar

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Latifa Lakhdar
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịFrench protectorate of Tunisia, Tunisia Dezie
aha n'asụsụ obodoطيفة لخضر Dezie
Aha enyereLatifa Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1 Febụwarị 1956 Dezie
Ebe ọmụmụZarzis Dezie
Ọrụ ọ na-arụhistorian, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, women's rights activist, Odee akwụkwọ Dezie
onye were ọrụEz-Zitouna University, Tunis University Dezie
Ọkwá o jiMinister of Culture Dezie
ebe agụmakwụkwọCollege of Sorbonne Dezie

Latifa Lakhdar (amụrụ n'ụbọchị mbụ n'ọnwa Febụwarị n'afọ 1956) bụ onye Tunisia na-akọ akụkọ ihe mere eme na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị bụ Minista nke Ọdịbendị site n'ọnwarị n"afọ 2015 ruo Jenụwarị n".

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Lakhdar na Zarzis na 1 Febụwarị 1956. Ọ bụ nwa akwụkwọ nke Mohamed Arkoun na Sorbonne na Paris.[1]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Lakhdar bụ Prọfesọ nke akụkọ ihe mere eme nke oge a na Mahadum Ez-Zitouna site na 1991 ruo 1999 na site na 2000 ruo 2015 na Mahadim Tunis.[2]

Lakhdar bụ ọkachamara n'echiche Alakụba ma bipụta ọtụtụ akwụkwọ na Arabic na French, ọkachasị na ọnọdụ ụmụ nwanyị na ndị Alakụba.[3][4][1][2] Ọ bụ onye na-ahụ maka ihe ndị ruuru ụmụ nwanyị na onye na-adịghị ekpe okpukpe.[5] O kwuru na nkwenye Alakụba, gụnyere iyi ọha egwu Alakụba bụ akụkụ nke orthodoxy Alakụba.[1] Ọ na-ekwu na "Echiche jihadist na okpukpe kwesịrị ịchịkwa ndọrọ ndọrọ ọchịchị bụ ihe nlereanya nke na-adịtụghị".[4]

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị[dezie | dezie ebe o si]

Lakhdar bụ onye guzobere Association tunisienne des femmes démocrates . N'afọ puku abụọ na iri na otu , a họpụtara ya ka ọ bụrụ osote onye isi oche nke ikike dị elu maka mmezu nke ebumnuche nke mgbanwe, mgbanwe ndọrọ ndọrọ ọchịchị na mgbanwe ọchịchị.[2][6]

N'abalị isii n'ọnwa Febụwarị n'afọ 2015, a họpụtara Lakhdar ka ọ bụrụ Mịnịsta na-ahụ maka ọdịbendị na nchekwa ihe nketa, dị ka onye nweere onwe ya, n'ọchịchị Praịm Minista Habib Essid.[7] Ya na ndị ọrụ ebe ngosi ihe mgbe ochie na-ekwurịta okwu n'oge mwakpo Bardo National Museum na 18 Machị 2015 ma mesịa kpughee ihe ncheta na saịtị ahụ.[4]

Na 12 Febụwarị 2016, Onye isi ala Béji Caïd Essebsi mere Lakhdar onye isi nke Order of the Republic maka ọrụ ya.[7]

Akwụkwọ ndị e bipụtara[dezie | dezie ebe o si]

  • Lakhdar (1994). Confraternity Islam and the national question in colonial Tunisia (in French). Ceres. 
  • Lakhdar (2002). The woman according to al-Ijma. Ceres. 
  • Lakhdar (2007). Women in the Mirror of Islamic Orthodoxy (in French). Editions de l'Aube. 
  • Lakhdar (2013). What will tomorrow be done? (in French). 
  • Lakhdar (2020). Une révolution et son contraire (in French). Nirvana. 

Isiokwu[dezie | dezie ebe o si]

  • Lakhdar (2001). "Orthodoxy and Fundamentalism: The Obstacles to a Modern Muslim Mindset". Il Regno. 
  • Lakhdar (2003). "Les discours zitouniens, 1904–1932: entre la "la reproduction quasi-parfaite" et la "reproduction réinterprétatrice", Actes du XIe Colloque Internationale (in French). Tunis: Mannoube. 
  • Lakhdar (2009). "Approche critique de las pensée islamique orthodoxe: contraintes et espoirs d'un chantier de recherche", in Pierre-Robert Baduel: Chantiers et défis de la recherche sur le Maghreb contemporain (in French). KARTHALA editions, 571–588. ISBN 9782811101633. 

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 Magister (19 November 2002). The Other Islam: Scholarly, and Written with a Sharp Pen. Chiesa. Retrieved on 4 December 2016. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "other" defined multiple times with different content
  2. 2.0 2.1 2.2 Qui est Latifa Lakhdhar, nouvelle ministre de la Culture? (French). Tekiano (24 January 2015). Retrieved on 4 December 2016. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "qui" defined multiple times with different content
  3. Yéhia (15 April 2015). Latifa Lakhdar : L'esprit critique tunisien va évoluer (French). Al-Ahram. Retrieved on 4 December 2016.
  4. 4.0 4.1 4.2 Marlowe (24 March 2015). Tunisian minister followed Bardo attack from 'crisis cell'. The Irish Times. Retrieved on 4 December 2016. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "Bardo" defined multiple times with different content
  5. Moghadam (2013). "What is democracy? Promises and perils of the Arab Spring". Current Sociology 61 (4): 393–408. DOI:10.1177/0011392113479739. 
  6. Moghadam (2011). Making Globalization Work for Women: The Role of Social Rights and Trade Union Leadership. SUNY Press. ISBN 9781438439600. 
  7. 7.0 7.1 Tunisie : Latifa Lakhdar décorée des insignes de commandeur de l'ordre de la République (French). Tekiano (12 February 2016). Retrieved on 4 December 2016. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "tekiano" defined multiple times with different content